logo
HARUN YAHYA
KOR’AN ZIRI UZO SAYENSI
ucgen

KOR’AN ZIRI UZO SAYENSI

1601

Afo iri na ano gara aga chineke nna zidatara Koran ibu onye nche n’ime ihe ni ile ekere eke.

N’ege ndi ogbe obodo arabi no Na ndaghachi manu ihe butara gbunwere ya n’uzo ndi iche: Azu Na m ogba-agbara.

Tupu islami ndi Arab bu ndi ajo mmadu ndi n’ekpere ihe okpuku nke ha kpuru ekwere ha n’ilu agu Na ihe nkwafu obara di mana ha n’egbukwa ndi umuaka ha.

Kama ,site na islam ,ha muta ihe gbasara mmadu ,nsopuru ,ihunanya ,obi omiko ,ikpe ziri ezi na nmepe obodo obughi naami ndi arab ,kama obodo niile kwere na islam gbapuru na ochichiri nke oge amaghi ihe we nweta ihe nke amamihe nke Koran.

Amamihe nke Koran wetara nmadu so Na echiche nke sayensi.

IHE GBASARA SAYENSI N’IME KOR’AN

Ntuala nke echiche sayensi bu moa nke ichoputa ma-obu imata ihe na ndi n’mmadu tudere ka uwa niile na ihe di ya ji rukoo oru .Ha wee choputa wee new nmasi na sayensi .Ma otutu mmadu enweghi nmasi.N’ebe ha no, ihe di mkpa abughi uwa na ihe di n’ime ya, kama, obere uru na ihe uto ha genwata. WA obodo, enwere ndi n’eche otu ahu, sayensi apughi iga n’anu, Kama agaghi n’iru Na enweghi oru aka n’achi eze ebe ahu.

Obodo arab tupu Kor’an diri otu, kama ahiri okwu nke kor’an kpolitere ha iche na ichoputa na itinye .iche ha n’oru nime ndu ha .Na ahiri okwu nke mbu nke Koran,c

Chinenke mere ka echiche ndi Arab ga Na, kamel, nke bu otu uzo na ndu ha ubochi niile.

Obu Na unu eleghi kamel anya-ka esi kee ya?

 Na ahu igwe, ka esi bulie ya elu?

Na ugwu ka esi bugoo ya Na usoro, Na elu uwa-ka esi gbasaa ya?

N’ihi ya chetara ha?

Ibu naani anye ncheta.

(Kor’an, 88:17-21)

Na otutu ahiri ndi ozo nke kor’an ,adoro ndi mmadu aka na nto ka ha lezie anya wee muta ihe n’ime ya ,n’ihi na ndi mmadu nwereike ima Chinenke naani site ,na ilezi ihe ekere eke anya.N’ihi nke a ,na otu ahiri nke kor’an,achoputara ndi musilim ka ndi na-eche ihe gbasara okike elu igwe na etu uwa.

Ndi niile chetara Chinenke ,na ikwu oto ,na inodu ala ma obu idina ala wee tugharia echiche na okike elu igwe na uwa (we si) : “onye nwe anyi ,ikeghi ihe ndia na nkiti ,otito diri gi ,n’ihi nka chekwa anyi n’ahuhu nke oku.” (Kor’an, 3:191)

N’ihi nkaa,ndi mkpa ka onye muslim tinye uche na ihe gbasara sayensi .Na otutu ahiri okwu nke kor’an ,Chinenke gwara ndi muslim ihe gbasa elu igwe ,elu uwe ihe niile ndi ndu ,ma obu ka ha si i puta n’uwa ma che echiche gbasara ha.Mgbe anyi lere anya na ahiri okwu ndi a,anyi gachoputa ihe gbasara ngalaba niile nke sayensi na kor’an. Na ihe imaatu, Chinenke kwodoro sayensi (astronomy) nke ihe gbasara kpakpando na onwa .Dika otu a:

Gi onye kere elu igwe asaa, iga ghi ahu ihe ntupo ihe niile okere .Onye obi ebere, lekwa Anya ozo, ihuru oghere o bula? (Kor’an, 67:3)

Na ahiri okwu ozo nke kor’an, Chinenke kwanyere nchoputa nke kpakpando na onwa (astronomy) na ihe gbasara uwa (geology) Dika nkaa.

Obu Na ha eleghi Anya n’elu igwe? Ka anyi si mee ya ma chokwa ya mma, ma odighi ntupo di n’ime ya? Ma uwa anyi agbasawo ya, wee guzo ugwu niile ma wee meputa otutu ihe okuku ma obu ahiya.(Kor’an,50:6-8)

Na kor’an, Chinenke kwanyere ihe imuta nka osisi Na ihe okuku.

Obu ya bu onye n’ezite mmiri site n’elu igwe nke n’eme ka ihe akuru n’ubi to nke oma, dika nkwu, oroma Na olive Na pomegranate, nke a bu ihe ama nye ndi niile kwere ekwe. (Kor’an, 6:99)

WHERE-In another verse of the Qur’an, God draws attention to zoology:

Na ahiriokwu nke ozo, Chinenke kporo ako Na uche anyi ga Na ihe gbasara anu ohia ma obu anu ulo. (Kor’an, 16:66)

Nke a ahiriokwu nke ozo, Chinenke kporo ako Na uche anyi ga Na ihe gbasara ihe mmuta nke mmepe obodo Na mmalite nke mmadu.

Obu Na ha ejeghi ije n’uwa wee hu ogwugwu nke ndi bu ha uzo (kor’an, 30:9)

Na ahiriokwu kor’an, Chinenke nyere anyi ihe ngosi nke enwe ya Na ime mmadu ma nimuo.

Enwere ihe iriba ama n’ime uwa Nye ndi mmadu Na n’ime onwe gi. Obu na ihughi ha? (kor’an, 51:20-2)

Dika anyi n’ahu, Chinenke kwadoro sayensi niile nye ndi muslim na kor’an. N’ihi nkea, otuto nke Islam bukwa Na otu oge ahu otuto nke amamihe sayensi.

SAYENSI N’AKWUKWO AKUKO ISLAM

Mbge onye amuma Muhammad udo diri ya ,bidoro igbasa islam,ndi arab buru ndi obodo nke n’amaghi ihe ,kama otu odi ,ekele diri ihe nke Kor’an,ha buru ndi agbaputara site na uzo ikwenye na arusi we bido iso uzo nke ziri ezi ma obu ozu amamihe . n’ihi nke a otu ihe nke gbagwujuru anya na nmepe nke uwa wee di ,na oge nodighi anya islam ,nke malitere na obere obodo nke (medina) gbasara site na Africa wee roo sentra Asia .Ndi arab ,na enweghi ike ichi obuna otu obodo n’udo ,wee buru ndi na-achi uwa niile.

N’akwukwo ya, uzo ari ozo, onye o kachamara Na islam.Onye nkuzi Jon Esposito kwuputara obitio nke Islam dika nke a:

Gini bu ihe tacha mkpa Na nto lite n’ige, Na mgbasa ma obu ogamru nke islam.Ndi okachara ndi ocha ture oke egwu Na nka.N’oge n’adighi anya ,ndi ochi ogba nke arab kariri nke ndi Byzantine na ndi agbha Persian ,wee meria ma dokpuru ndi Iraq,Syria ,Palestine,Persia and Egypt.Ndi agha muslim gasiri na ha bu ndi siri nke n’agha ,n’ochichi na iwulite obodo (John L.Esposito, islam.The straight path ,1998,p.33)

Mgbe otutu mmadu, dika ndi Turks, kwenyere Na Islam ochichi ma obu obodo nke Islam wee bue ibu ma burukwa ndi karisiri Na Ike n’uwa niile oge ahu.

Otu ihe di mkpa n’ochicho ahu bu na onyere aka me ka sayensi gbasaa.Mgbe ndi Europe n’oge ochie, ndi Islam mere ka sayensi wee buru ihe putara ihe ruo ita.Sayensi si nke ogwu, mgbako na nwepu, ihe gbasara kpakpando na onwa putara ihe n’oge ahu.

Otutu ndi akuko gbaliri ime ka ekwenye na sayensi islam si ndi Greek chie.kama,sayensi islam sitere na nchoputa nke ndi sayensi nke muslim.Na akwukwo ya,onye anyanwu onye nkuzi Benard Lewis ,onye okocha mara na middle eastern history ,kowara out a:

Ihe nweta na oganiru nke sayensi islam esiteghi na aka ihe nchekwa nke amumu ndi Greek, ma obu site na imekorita ndi ochie nyere ndi uwa ohuru, sitere na otu atamatu ha.sayensi nke ndi owuwa anyanwu bu ihe ana emeputa n’aka.Dika ogwu, onwu na kpakpando.Ihe ndia niile bu ihe nweta na nchoputa nke ndi (Medieval Middle east) Bernard Lewis, The Middle east, 1998, p 266)

Ihe nzuzo di n’ime ya bu amamihe nke sayensi Koran kuziri udi sayensi muslim.Ahiri okwu nke onye Muslim sayentist nke oge ahu, dere gasiri amamihe nke di n’ime kor’an gbasara sayensi:

Otu afo Na okara, etinyere m onwe m Nye ihe omumu esitere m ihe omumu nke logic Na ngalaba niile nke philosophy. N’oge ahu, anaghim arahu URA n’abali. Mgbe obula inwere ihe nogbagwuju anya,Anam aga na mosque ,kpe ekpere ma rio onye kere uwa niile ka okpughi ihe ahu ezuro ezo ,ma rio onye kere uwa niile ka okpughi ihe di nfe nye.N’oge abali ,aga m alota n’ulo ,tinye mpa n’aka n’irum ,we malite igu ma obu ide akwukwo. Otu kam si mee ruo mgbem kwuru nke oma Na sayensi, we mara Kwa ya nke oma dika mmadu. (Jon L.Esposito, islam; uzo ziri 1998, p.54)

Obodo Andalusia ebe amuru ma zulite Kwa otutu Muslim sayentist we Buru ebe nchoputa Na nmepe obodo nke iruputa ogwu.

Ndi dokuta nke muslim bu ndi azuru na uzo di iche iche, dika, iruputa ogwu, imehe mmadu ahu, wepu oria(surgery),Ihu maka oria umu nwayo (Gnaecology),oria nje na ndi ocha (Bacteriology and Hygiene).Ha we mee nchoputa di mkpa nke bu ntu n’ime ha:

Ibn Juljul
Medicinal herbs
Abu Ja'far Ibn al-Jazzar
Medicine
Abd al-Latif al-Baghdadi
Anatomy
Ibn Sina
Anatomy
Zakariya Qazwini
Heart and brain
Hamdullah al-Mustaufi al-Qazwini
Anatomy
Ibn al-Nafis
Anatomy
Ali bin Isa
The anatomy of the eye
Biruni
Astronomy
Ali Kushchu
Astronomy
Thabit ibn Qurrah
Mathematics
Battani
Mathematics
Ibn al-Haitham
Optics
Al-Kindi
Physics

Oke nmuta nke sayensi nke ndi Islam meghere uzo nye sayensi ne ndi ocha Europe. Ndi oke nchoputa ndi muslim gosiri mamiihe na nchoputa ha n’ihe Chinenke kere,bu uzo ha gesi mara ya nke oma. Site n’ime ka echiche nke ndi oke nchoputa musilim banye n’ime ndi oke nchoputa Muslim banye n’ime ndi odida Anyanwu. Ha we malite Buru ndi amara aha ha Na sayensi.

OMUMU SAYENSI N’ODIDA ANYANWU

Obodo nke mediaval Europe bu ndi eji ukpuru Na usoro nke katolik choochi na-ochi ndi choochi ahu gbara nwere onwe nke okwu okpa, ha we megidekwa ndi (sayentist) ndi oke nchoputa.

Enwere Ike ITA ndi mmadu ahuhu ime ka ha kwerikota na otu ihe ma obu ehi. Akwukwo ha ka agbaraoku, ebe otutu bu Kwa egburu egbu. Nmegide nke oge gara oga nye ndi nhoputa ka ochere na akwukwo akuko, ma otutu ndi tughariri onodu ahu na uzo na ezighi ezi ma kwerikota ndi oke nchoputa sayentist ahu nwere esemokwu ha na ndi ochoochu na emegide okpukpere chi.

Eziokwu putara ihe bu Na ndi oke nchoputa ahu ekweghi Na usoro ma obu ukpuru nke ndi choochi ahu.

Na imaatu, onye n’ahu maka onwa, amara aha ya bu Galileo, onye ndi choochi choro ka ha taa ahuhu maka na okwuru na uwa na-agba gburu-gburu wesi, Anamekele Chinenke onye mere kam buru onye mbu gachoputa ihe nzuzo nke a, ezuro ezo n’oge ndia niile (Galileo Galilei kwuru n’ime: Mike Wilson “Amaghi ihe nke obe”, focus Magazine)

Ndi okachamara maka sayensi ozo ndi mpere uwa sayensi ha niile bu ndi kwenyere Na Chukwu.

Kepler, onye ama dika onye choputara ihe gbasara kpakpando na onwa gwara ndi juru ya mgbe o no na-agu sayensi, o si ha,“Enwere m obi ibu onye nchoputa ihe gbasara Chinenke mana igbu a ha huru m otu Chinenke si wee di site wee di site n’aka oru ya,otito niile di na kpakpando na onwu, maka “eluigwe tiri mkpu onwu nye Chukwu” (Johannes Kepler Kwuru n’ime:S.H Tiner ,Johannes Kepler-Ogbado mkpa n’ime sayensi ma n’ime okwu Chinenke,Muford,Michgan: Molt media,1997 p.197).

Maka Newton, otu n’ime ndi choputara sayensi n’uwa anyi no n’ime sayensi wee si ya (Chinenke) bu onye ga obi na ebi ebi, okacha mara ihe niile nke a na oge ya duru si na-ebiebi, onodu ya bukwa ebiebi, o bu ya na-adiri obu na otu ihe niile o kere eke ma machakwara ihe niile nke na-emela nnu na nke ga-eme.Anyi mara ya site n’otu ndi mara ihe na ihe odimma ihe niile okere eke. Anyi buruaha ya elu dika ndi mmozi ya…” (Sir Isaac Newton, onye mgbako na rowepu n’ime the ndi iaarii n ime fuosophi Andrew mohe tughariri ya, fioian cajore wee guariayo aguaria, akwukwo do ugwu n’me uwa be kee anyi no n’me ya iro ato na ano, robeot Maynard hutchins onye enyere ihe nifie n’aka (editor in chief) bu William Benton, Chicago, 1952:273-74).

Okochi mara bu pascal nke a n’akpo papa mgbako na mepu okwuru wee ri. ‘’ mana N’okwu kwe einyi wee mata ndi diukwu di ire n’me otito ya, anyi ya amata ihe orere eke [btawe pascai, pensees, wo.233].

Von helmont, otu n,me ndi na – adni kemistuirii n’uwa nke anyi no n,me ya ma buruukwa ongemere ihe oji na amata otu ahu ri  wee di ahu mgbe o di oyi mwbu mgbe o do oku kwenyere na rayersi bu otu n’me okwncwe ya .

George cuvieo onye bu uzo hu ihe kwadobere ndo ihe mmadu ndo ano akpo fosuis[fossus]wee mee ka anyi mata ma kuzinkwa anya na ihe kawadobere nd I mmadu na obu chineke kere ya.

Cari Linnaeus otu n, me ndi ahu buazo wee mata kafigor o sayenso, kwenyere n; okike wee rina ihe do n’uwa otu si wee si mere ka anyi mata Na Chinenke dinchi.

Gregor Mendel, onye choputara ihe gbasara otu mmadu si wee yie mmadu odo (genetics) ma burukwa onye japanesi kwenyere n’okike ma okwenghi ihe ndi ahu ndi ozo Kara n’oge ya, dika mkpumkpu Na.

Louis Pasteur, otu aha di egwu onye na-amuotu ihe na-akpata oria sina eweghi ike ike uwa n’ime ihe gbasara efee (space) wee sin a ndu bu ihe n’ime ihe na gosiputara na Chinenke no ya.

Onye German ama n’uwa niile bu max Planck kwuru Na onye kere ihe niile bu Chinenke Na kwuo si Na okwukwe kachasi mkpa na-ebe ndi oke nchoputa sayentist noo.

Albert Einsten, onye a na onye nsopuru ma burukwa onye oke nchoputa n’oge iri abuo gara aga kwenyere na sayensi enweghi ike ihapu igbaso n’uzo Chukwu wee si na “sayensi na-ekweghi na Chinenke bu sayensi dara na woro”.

Otutu ndi oke nchoputa sayentists ndi na-achi oganiru sayensi kemgbe uwa bu ndi ma Chukwu ofuma ma kwenye Kwa Na Chinenke.

Leonardo da Vinci (1452-1519) Arts, engineering, architecture
Georgius Agricola (1494-1555) Mineralogy
John Wilkins (1614-1672) Astronomy and mechanics
Isaac Barrow (1630-1677) Professor of Mathematics
Nicolas Steno (1631-1686) Stratigraphy
Thomas Burnet (1635-1715) Geology
Increase Mather (1639-1723) Astronomy
Nehemiah Grew (1641-1712) Medicine
William Whiston (1667-1752) Physics, Geology
John Hutchinson (1674-1737) Paleontology
Jonathan Edwards (1703-1758) Physics, Meteorology
Richard Kirwan (1733-1812) Mineralogy
James Parkinson (1755-1824) Medicine
William Kirby (1759-1850) Entomology (The study of insects)
Benjamin Barton (1766-1815) Botany, Zoology
John Dalton (1766-1844) The founder of the modern atomic theory
Charles Bell (1774-1842) AnatomyC:WINDOWShinhem.scr
John Kidd (1775-1851) Chemistry
Johann Gauss (1777-1855) Geometry, geology, magnetism, astronomy
Benjamin Silliman (1779-1864) Mineralogy
Peter Mark Roget (1779-1869) Physiology
William Buckland (1784-1856) Geology
William Prout (1785-1850) Chemistry
Edward Hitchcock (1793-1864) Geology
William Whewell (1794-1866) Astronomy and Physics
Richard Owen (1804-1892) Zoology, Paleontology
Matthew Maury (1806-1873) Oceanography, Hydrography
Henry Rogers (1808-1866) Geology
James Glaisher (1809-1903) Meteorology
Philip H. Gosse (1810-1888) Ornithology (the study of birds), Zoology
Sir Henry Rawlinson (1810-1895) Archaeology
John Ambrose Fleming (1849-1945) Electronics
Sir Joseph Henry Gilbert (1817-1901) Agricultural Chemistry
Thomas Anderson (1819-1874) Chemistry
Charles P. Smyth (1819-1900) Astronomy
John W. Dawson (1820-1899) Geology
Henri Fabre (1823-1915) Entomology
Bernhard Riemann (1826-1866) Geometry
Joseph Lister (1827-1912) Surgery
John Bell Pettigrew (1834-1908) Anatomy, Physiology
Balfour Stewart (1828-1887) Ionospheric electricity
P.G.Tait (1831-1901) Physics, Mathematics
Edward William Morley (1838-1923) Nobel leurate in physics
Sir William Abney (1843-1920) Astronomy
A. MacAlister (1844-1919) Anatomy
A. H. Sayce (1845-1933) Archaeology
James Dana (1813-1895) Geology
George Romanes (1848-1894) Biology and Physiology
William Mitchell Ramsay (1851-1939) Archaeology
William Ramsay (1852-1916) Chemistry
Howard A.Kelly (1858-1943) Gynaecology
Paul Lemoine (1878-1940) Geology
Charles Stine (1882-1954) Organic Chemistry
Rendle Short (1885-1955) Medicine
L. Merson Davies (1890-1960) Geology, Palaeantology
Sir Cecil P. G. Wakeley (1892-1979) Medicine

Kpom kwem, iweputa onwe ye, puo n’ime akwukwo mgbe o nochala wee mepe onwe ha dika onye n’ekwepughi nke di Richard Leigh ndiozo kwuru. N’ihi nke a, okwukwe Chinenke Na sayensi anaghi agakorita onu ozo, mana kwuru onwe ha Oto, Na ihe gbasara mmadu wee n’aga n’iru ma hoputara n’imeha. (Micheal Baigent, Richard leigh, Henry Lincoln, Ihe messionic legacy, Gorgi Books, London: 1991, p.177-178)

O bughikwa naani bayoloji, Kama ngalaba sayensi ozo dika ihe gbasara uburuisi na otu mmadu n’ebi ndu ya. Ha tughariri ya dika ihe ochucho uwa ndi Greek ochie. Ihe ohu sayensi choro ime bu ichoputa otu oke ihe ochucho uwa si wee di.

Ihe n’agaghi n’usoro nke a pudatara uwa sayensi n’ime onwu ojoo gafee afo narina ire ise. Iri na puku ndi oke nchoputa biara n’ime osisi sayensi ozo ruru oru wee n’acho ime ka ihe Darwinism moobu ihe ochucho uwa puta n’ihe.

Mana ihe ha huru emegh ha obi uto
 
Ihe sayensi siri bu ezigbo ntughari ihe achoburu n’ime. Nke a putara Na ihe Chukwu kere bu eziokwu.

N’uwo sayensi ugbu a, o gbawujuru ha Anya site n’eziokwu a mgbe a huru otu uwa si wee bia wee si na onwere ihe nbama n’ime ihe niile site na ntuala nke ihe ochucho uwa kwuru.

Imaatu, otu ihe ahu di ukwu bu DNA siri ndi oke nchoputa n’obughi n’ihi ihe mmekorita.

DNA n’ime mmadu were efe iju puku Na iri Na itootu (900) Gabe n’ime akwukwo nchoputa.

Gene myrs, otu n’ime ndi na amu maka sayensi biara n’ime Celera kompani onye mmere nchoputa mmadu kwuru ihe na-eju m anya karia bu etu ndu a si aga…ihe gbasara ya rara ahu na nghota. O dika ihe akpachapuru Anya hazie. Amamihe di egwu juputara nay a. (San Francisco Chronicle, 19 February, 2001)

Ihe iju Anya a metutara uwa niile. Ndi okacha mara maka sayensi na-ele na mgbagwoju anya etu ihe omumu gbasara oke ochicho na Darwinism kuziri ha dika eziokwu si buru okwu asi. Otutu n’ime ha na-ekwuputara nke a n’ebe niile. N’akwukwo ya Darwin Black Box, onye nkuzi nke Biolochemistry n’obodo amerika, Micheal Behe, kwuru nke a gbasara ihe omumu sayensi n’uzo a.

N’ihe kariri ugboro afo puku ano, ihe omumu biochemistry ekpukpela akuku ahu mmadu zoro ezo. Oganihu do etu a bu nke enwetarala.

SHARE
logo
logo
logo
logo
logo